Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Febụwarị 2017

 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | AỊZAYA 47-51

Irubere Jehova Isi Na-eweta Ọtụtụ Ngọzi

Irubere Jehova Isi Na-eweta Ọtụtụ Ngọzi

48:17

  • Jehova na-egosi anyị ‘ụzọ anyị kwesịrị iso’ iji nwee obi ụtọ ná ndụ. Anyị ga-erite uru ma anyị rubere ya isi

‘Udo anyị ga-adị ka osimiri’

48:18

  • Jehova kwere anyị nkwa na udo anyị ga-aba ụba, dịrịkwa na-aga otú ahụ osimiri si asọrọ na-aga

‘Ezi omume anyị ga-adịkwa ka ebili mmiri nke oké osimiri’

  • Ihe ọma ndị anyị na-eme ga-adịkwa ọtụtụ ka ebili mmiri nke oké osimiri