Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Febụwarị 2017

Febụwarị 20-26

AỊZAYA 58-62

Febụwarị 20-26
  • Abụ nke 142 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • ‘Kpọsaa Afọ Jehova Na-egosi Ihu Ọma Ya’: (Nkeji 10)

    • Aịza. 61:1, 2—E tere Jizọs mmanụ “ịkpọsa afọ Jehova na-egosi ihu ọma ya” (ip-2 322 ¶4)

    • Aịza. 61:3, 4—Jehova na-enye anyị ndị dị ka “oké osisi nke ezi omume” iji na-akwado ọrụ ya (ip-2 326-327 ¶13-15)

    • Aịza. 61:5, 6—“Ndị mba ọzọ” so “ndị nchụàjà Jehova” na-arụ ọrụ ikwusa ozi ọma kachanụ a rụtụrụla (w12 12/15 25 ¶5-6)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Aịza. 60:17—Olee ụzọ ụfọdụ Jehova sirila mezuo nkwa a n’oge ikpeazụ a? (w15 7/15 9-10 ¶14-17)

    • Aịza. 61:8, 9—Gịnị bụ “ọgbụgba ndụ nke ga-adịru mgbe ebighị ebi,” oleekwa ndị bụ́ “mkpụrụ” ahụ? (w07 1/15 11 ¶5)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Aịza. 62:1-12

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Teta! Nke 1 2017

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Teta! Nke 1 2017

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 15 ¶19—O kwe mee, ka nne jiri ya mụọrọ obere nwa ya nwaanyị ihe.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ