Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Febụwarị 2016

Febụwarị 22-28

NEHEMAYA 12-13

Febụwarị 22-28
  • Abụ nke 106 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ihe ngosi. Nye onye na-enwechaghị mmasị n’ozi ọma akwụkwọ anyị ji akpọ ndị mmadụ òkù maka Ncheta Ọnwụ Jizọs.

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ihe ngosi. Nye onye nwere mmasị n’ozi ọma Ụlọ Nche na akwụkwọ anyị ji akpọ ndị mmadụ òkù maka Ncheta Ọnwụ Jizọs. Gwakwa ya ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) A ga-eme ihe ngosi ebe onye nkwusa ji ihe nke 16 e dere ná ngwụcha akwụkwọ Baịbụl Na-akụziri Anyị na-akọwara onye ọ na-amụrụ ihe gbasara Ncheta Ọnwụ Jizọs. Ya agwakwa onye ahụ otú ọ ga-esi nyere ya aka ka ọ bịa..

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 5

  • Kpọọ Ndị Niile Nọ́ n’Ókèala Unu Òkù Maka Ncheta Ọnwụ Jizọs”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kwuo otú ọgbakọ unu ga-esi gazuo ókèala unu n’oge ahụ. A tụlewe “Ihe Ndị Anyị Nwere Ike Ime,” kpọnyere ụmụnna vidio gbasara Ncheta Ọnwụ Jizọs. Gbaa mmadụ niile ume ka ha gbaa mbọ soro kpọọ ndị mmadụ òkù. Gbaakwa ha ume ka ha nyere onye ọ bụla nwere mmasị aka ka o nwee ike ịbịa. A ga-eme ihe ngosi otú a ga-esi nye mmadụ akwụkwọ ịkpọ òkù.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: ia isi nke 9 ¶14-24 na igbe dị na peeji nke 82 (Nkeji 30)

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 39 na Ekpere