• Abụ nke 77 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Ịgwọ Ọrịa n’Ụbọchị Izu Ike”: (Nkeji 10)

    • Mak 3:​1, 2​—⁠Ndị ndú okpukpe ndị Juu na-achọ ihe ha ga-akụdo aka maa Jizọs ikpe (jy 78 ¶1-2)

    • Mak 3:​3, 4​—⁠Jizọs maara na ihe ha chere gbasara iwu ụbọchị izu ike dị iche n’ihe Iwu Chineke kwuru (jy 78 ¶3)

    • Mak 3:5​—⁠‘O wutere Jizọs nke ukwuu na ha bụ ndị ihe na-adịghị emetụ n’obi’ (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Mak 3:29​—⁠Gịnị ka imehie megide mmụọ nsọ pụtara, oleekwa ihe ime ụdị mmehie a na-akpata? (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ndị ahụ)

    • Mak 4:​26-29​—⁠Olee ihe anyị nwere ike ịmụta n’ihe atụ ahụ Jizọs mere banyere ọgha mkpụrụ nke gara hiri ụra? (w14 12/⁠15 12-13 ¶6-8)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mak 3:​1-19a

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị n’ebe e dere “Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta” mee ya.

  • Nletaghachi nke Atọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Họrọ amaokwu Baịbụl ị chọrọ. Nye ya akwụkwọ e ji amụ Baịbụl.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 36 ¶21-22​—⁠Gosi otú anyị ga-esi ruo onye anyị na-amụrụ ihe n’obi.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 103

  • “Onye Nwere Ntị Ige Ntị, Ya Gee Ntị”: (Nkeji 15) Kọwaa ihe e kwuru na Mak 4:9 (nwtsty, ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ahụ). Kpọnye vidio aha ya bụ Nụrụ Ndụmọdụ Ka I Wee Mara Ihe. Tụleekwanụ ihe dị n’akwụkwọ “Nọrọnụ n’Ịhụnanya Chineke,” peeji nke 46-47.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 18

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 123 na Ekpere