Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Eprel 2017

 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JEREMAYA 29-31

Jehova Buru Amụma Banyere Ọgbụgba Ndụ Ọhụrụ Ahụ

Jehova Buru Amụma Banyere Ọgbụgba Ndụ Ọhụrụ Ahụ
OTÚ O SI EGOSI YA
Text
Image

Jehova kwuru na ọgbụgba ndụ ọhụrụ ahụ ga-anọchi ọgbụgba ndụ iwu ahụ, nakwa na uru ọ ga-aba ga-adịru ebighị ebi.

ỌGBỤGBA NDỤ IWU

 

ỌGBỤGBA NDỤ ỌHỤRỤ

Jehova na mba Izrel

NDỊ SO NA YA

Jehova na Izrel ime mmụọ

Mozis

ONYE OGBUGBO

Jizọs Kraịst

Àjà ụmụ anụmanụ

IHE MERE KA Ọ DỊ IRÈ

Àjà Jizọs

Ná mbadamba nkume

EBE E DERE YA

N’obi