Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Disemba 2017

 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | MALAKAỊ 1-4

Alụmdi na Nwunye Gị Ọ̀ Na-eme Jehova Obi Ụtọ?

Alụmdi na Nwunye Gị Ọ̀ Na-eme Jehova Obi Ụtọ?

2:13-16

  • N’oge Malakaị, ọtụtụ ndị Izrel na-agba di ha ma ọ bụ nwunye ha alụkwaghịm n’ihi ihe ndị na-enweghị isi na ọdụ. Jehova anabataghị ofufe ndị ahụ ji aghụghọ gbaa di ha ma ọ bụ nwunye ha alụkwaghịm

  • Jehova gọziri ndị kwanyeere di ha ma ọ bụ nwunye ha ùgwù

Olee otú ndị lụrụ di na nwunye taa ga-esi ghara imebi iwu Chineke . . .

  • n’ihe ndị ha na-eche?

  • n’ihe ndị ha na-ele?

  • n’okwu ọnụ ha?