Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Disemba 2017

 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ZEKARAYA 1-8

‘Jide Uwe Mwụda nke Nwoke Bụ́ Onye Juu Aka’

‘Jide Uwe Mwụda nke Nwoke Bụ́ Onye Juu Aka’

8:20-23

Ndị ikom iri ndị si n’asụsụ niile nke mba dị iche iche ga-ejide uwe mwụda nke nwoke bụ́ onye Juu, sị: “Anyị ga-eso unu.” N’oge ikpeazụ a, ọtụtụ ndị si ná mba dị iche iche na-enubata n’ọgbakọ Jehova iji soro ndị e tere mmanụ fee ya ofufe

Olee ụzọ dị iche iche atụrụ ọzọ ahụ si na-akwado ndị e tere mmanụ taa?

  • Ha ji obi ha niile na-ekwusa ozi ọma

  • Ha sikwa n’ala ala obi ha na-enye onyinye e ji na-akwado ọrụ ikwusa ozi ọma