Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Disemba 2017

Ihe I Nwere Ike Ikwu

Ihe I Nwere Ike Ikwu

TETA!

Ajụjụ: Gịnị mere ọnọdụ ụwa ji na-aka njọ kwa ụbọchị?

Amaokwu Baịbụl: Jere. 10:23

Akwụkwọ: Teta! a kọwara ihe mere ọtụtụ nde mmadụ n’ụwa taa ji kwere na ihe ga-emecha dị mma n’ọdịnihu.

TETA!

Ajụjụ: Chineke ò nwere aha?

Amaokwu Baịbụl: Ọma 83:18

Akwụkwọ: Isiokwu a na-ekwu gbasara ihe aha Chineke pụtara na ihe mere anyị kwesịrị iji na-akpọ Chineke aha ya. [Gosi ya isiokwu bụ́ “Ihe Baịbụl Kwuru—Aha Chineke.”]

NA-AKỤZI EZIOKWU

Ajụjụ: È nwere mgbe onye iro anyị bụ́ ọnwụ na-agaghịzi adị?

Amaokwu Baịbụl: 1 Kọr. 15:26

Eziokwu: Jehova ga-eme ka ọnwụ ghara ịdịzi.

DEE OTÚ Ị GA-ESI EME NKE GỊ

Jiri aro ndị a dị́ ebe a dee otú ọzọ ị ga-achọ isi jiri akwụkwọ ndị a zie ozi ọma.