Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

USORO IHE OMUME—OZI ANYỊ NA OTÚ ANYỊ SI EBI NDỤ DISEMBA 2016

Disemba 26–Jenụwarị 1

AỊZAYA 17-23

Disemba 26–Jenụwarị 1
  • Abụ nke 123 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs—Gosi mmadụ vidio bụ́ Olee Uru Ịmụ Baịbụl Ga-abara Gị? Gwazie ya gbasara akwụkwọ a. (N’ihe ngosi a, mee ka ị̀ kpọnyere vidio ahụ, unu emezie ka ùnu elechaala ya.)

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs—Malitere mmadụ ọmụmụ Baịbụl n’ozi ụlọ n’ụlọ, gwa ya ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) lv 151 ¶10-11—Gosi otú anyị ga-esi ruo onye anyị na-amụrụ ihe n’obi.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 44

  • Ị̀ Ga ‘Na-eche Nche’?: (Nkeji 8) Okwu okenye ga-ekwu. Ọ ga-esi n’Ụlọ Nche, Mach 15, 2015, peeji nke 12-16. Gbaa mmadụ niile ume ka ha na-eche nche otú ahụ onye nche ahụ Aịzaya hụrụ n’ọhụụ na ụmụ agbọghọ ise ahụ Jizọs ji mee ihe atụ mere.—Aịza. 21:8; Mat. 25:1-13.

  • Ihe Nzukọ Jehova Na-eme: (Nkeji 7) Kpọnye vidio Ihe Nzukọ Jehova Na-eme nke Disemba.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 6 ¶1-7, isiokwu dị na peeji nke 58-59

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 141 na Ekpere