Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Disemba 2016

Disemba 19-25

AỊZAYA 11-16

Disemba 19-25
  • Abụ nke 143 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Ihe Ọmụma Jehova Ga-ejupụta Ụwa”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Aịza. 11:1, 10—Olee otú Jizọs Kraịst si bụrụ “mgbọrọgwụ Jesi,” nakwa alaka nke “ga-esi n’úkwù osisi Jesi” puo? (w06 12/1 9 ¶5)

    • Aịza. 13:17—Olee otú o si bụrụ na o nweghị ihe ndị Midia ji ọlaọcha kpọrọ, nakwa na ha enweghịkwa mmasị ọ bụla n’ọlaedo? (w06 12/1 10 ¶9)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Aịza. 13:17–14:8

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Job 34:10—Na-akụzi Eziokwu.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ekli. 8:9; 1 Jọn 5:19—Na-akụzi Eziokwu.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) lv 55 ¶9—Gosi otú anyị ga-esi ruo onye anyị na-amụrụ ihe n’obi.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ