Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Ọgọst 2017

 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | EZIKIEL 28-31

Jehova Kwụrụ Mba Na-ekpere Arụsị Ụgwọ

Jehova Kwụrụ Mba Na-ekpere Arụsị Ụgwọ

29:18-20

Ọ bụrụ na Jehova kwụrụ mba na-ekpere arụsị ụgwọ maka ọrụ ha rụụrụ ya, ọ ga-emedịrị ndị na-efe ya karịa otú ahụ.

IHE NDỊ BABỊLỌN MERE

Ha nọchibidoro Taya

IHE NDỊ M NA-EME

Olee ụdị ọnwụnwa ndị mụ na ha na-alụ?

IHE O FURU NDỊ BABỊLỌN

  • O furu Babịlọn ọtụtụ ihe iji nọchibido Taya afọ iri na atọ

  • Ndị agha Babịlọn ji anya ha hụ ntị ha

  • O nweghị ụgwọ a kwụrụ ndị Babịlọn

IHE NDỊ O FURU M

Olee ihe ndị o furu m iji nọgide n’ozi Jehova?

OTÚ JEHOVA SI KWỤỌ BABỊLỌN ỤGWỌ

Jehova mere ka ha kwata akụnụba ndị Ijipt

ỤGWỌ ỌRỤ NDỊ JEHOVA NA-AKWỤ M

Olee otú Jehova si akwụ m ụgwọ?