Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Ọgọst 2017

 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | EZIKIEL 39-41

Ihe Ụlọ Nsọ Ezikiel Hụrụ n’Ọhụụ Na-akụziri Gị

Ihe Ụlọ Nsọ Ezikiel Hụrụ n’Ọhụụ Na-akụziri Gị

40:10, 14, 16

  • Ụlọ ndị nche ndị dị n’ọnụ ụzọ ámá na ogidi ya ndị dị elu na-echetara anyị na ihe Jehova na-anabata bụ naanị ofufe dị ọcha

  • Jụgodị onwe gị, ‘Olee ụzọ ndị m nwere ike isi na-efe Jehova otú ọ chọrọ?’