Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Ọgọst 2017

 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | EZIKIEL 32-34

Nnukwu Ọrụ Dịịrị Onye Nche

Nnukwu Ọrụ Dịịrị Onye Nche

Ndị nche obodo na-anọkarị n’elu mgbidi ma ọ bụ n’ụlọ nche na-elepụ anya iji gbaa àmà maka ọdachi na-abịanụ. Jehova họpụtara Ezikiel ka ọ bụrụ “onye nche ụlọ Izrel.”

  • 33:7

    Ezikiel gwara ụmụ Izrel na mbibi ga-abịakwasị ha ma ọ bụrụ na ha ahapụghị ihe ọjọọ ha na-eme

    Olee ozi Jehova gwara anyị ziwe ndị mmadụ taa?

  • 33:9, 14-16

    Aka ná ntị a Ezikiel dọrọ ha ga-eme ka a zọpụta ma hanwa ma yanwa

    Olee ihe ndị ga-eme ka anyị jiri ịnụ ọkụ n’obi na-ekwusa ozi ọma Jehova dunyere anyị?