Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Ọgọst 2017

 OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Na-akpa Àgwà E Ji Mara Ndị Chineke​—⁠Obi Ike

Na-akpa Àgwà E Ji Mara Ndị Chineke​—⁠Obi Ike

IHE MERE O JI DỊ MKPA:

OTÚ Ị GA-ESI EME YA:

Ole ebe ndị m kwesịrị ịgbalị kata obi na ha n’ozi ọma m?

LEENỤ VIDIO BỤ́ ZERE IHE NDỊ GA-EME KA Ị KWỤSỊ IGUZOSI IKE N’EBE JEHOVA NỌ​—⁠EGWU MMADỤ, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Olee ihe mere obi ike ji dị ezigbo mkpa n’ozi ọma anyị?

  • Olee ihe abụọ Ilu 29:25 kwuru gbasara ya?

  • Olee ihe mere o ji dị mkpa ka anyị bido ugbu a nwewe obi ike?