Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Ọgọst 2017

Ọgọst 14-​20

EZIKIEL 32-34

Ọgọst 14-​20
  • Abụ nke 144 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Nnukwu Ọrụ Dịịrị Onye Nche”: (Nkeji 10)

    • Ezik. 33:7​—⁠Jehova họpụtara Ezikiel ka ọ bụrụ onye nche (it-2-E 1172 ¶2)

    • Ezik. 33:​8, 9​—⁠Ezikiel dọrọ Izrel aka ná ntị ka ikpe ọbara ghara ịma ya (w88 1/⁠1 28 ¶13)

    • Ezik. 33:​11, 14-16​—⁠Jehova ga-echebe ndị niile nabatara ịdọ aka ná ntị ya (w12 3/⁠15 15 ¶3)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ezik. 33:​32, 33​—⁠Gịnị mere anyị kwesịrị iji nọgide na-ekwusa ozi ọma n’agbanyeghị mmegide? (w91 3/⁠15 17 ¶16-17)

    • Ezik. 34:23​—⁠Olee otú amaokwu a sirila mezuo? (w07 4/⁠1 26 ¶3)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ezik. 32:​1-16

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Teta! nke 4 2017​—⁠Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Teta! nke 4 2017​—⁠Gwa onye ahụ ka ọ bịa ọmụmụ ihe.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) fg isi nke 2 ¶9-10​—⁠Gosi otú anyị ga-esi ruo onye anyị na-amụrụ ihe n’obi.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ