Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Ọgọst 2017

Ihe I Nwere Ike Ikwu

Ihe I Nwere Ike Ikwu

TETA!

Ajụjụ: Olee otú anyị ga-esi jiri oge anyị na-eme ihe bara uru?

Amaokwu Baịbụl: Ekli. 4:6

Akwụkwọ: Teta! a kwuru ihe ndị ga-enyere anyị aka ịma ihe ndị ka mkpa anyị ga-eji oge anyị na-eme.

NA-AKỤZI EZIOKWU

Ajụjụ: Gịnị ka Chineke bu n’obi kee anyị?

Amaokwu Baịbụl: Ọma 37:⁠29

Eziokwu: Chineke kere anyị ka anyị dịrị ndụ ebighị ebi n’ụwa.

OZI ỌMA SI N’AKA CHINEKE!

Ajụjụ: Olee ebe i chere anyị ga-esi nweta ozi ga-eme anyị obi ụtọ? [Gosi ya vidio bụ́ Ị̀ Ga-achọ Ịnụ Ozi Ọma?]

Amaokwu Baịbụl: Aịza. 52:7

Akwụkwọ: Broshọ a nwere ozi ndị ga-eme gị obi ụtọ si na Baịbụl.

DEE OTÚ Ị GA-ESI EME NKE GỊ

Jiri aro ndị a dị́ ebe a dee otú ọzọ ị ga-achọ isi jiri akwụkwọ ndị a zie ozi ọma.