Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Ọgọst 2016

Ọgọst 8-14

ABỤ ỌMA 92-101

Ọgọst 8-14
  • Abụ nke 28 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Na-eme Nke Ọma n’Isi Awọ́”: (Nkeji 10)

    • Ọma 92:12—Onye ezi omume na-eme nke ọma n’ofufe Chineke (w07 9/15 32; w06 7/15 13 ¶2)

    • Ọma 92:13, 14—Ndị agadi ka nwere ike ịna-eme nke ọma n’ofufe Chineke n’agbanyeghị na ha anaghịzi emeli ọtụtụ ihe (w14 1/15 26 ¶17; w04 5/15 12 ¶9-10)

    • Ọma 92:15—Ndị agadi nwere ike iji ihe ndị ha hụrụla n’ozi Jehova gbaa ndị ọzọ ume (w04 5/15 12-14 ¶13-18)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ọma 99:6, 7—Gịnị mere anyị ji kwesị iṅomi Mozis, Erọn, na Samuel? (w15 7/15 8 ¶5)

    • Ọma 101:2—Olee otú anyị ga-esi na-ejegharị “n’iguzosi ike n’ezi ihe nke obi” anyị n’ime ụlọ anyị? (w05 11/1 24 ¶14)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọma 95:1–96:13

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Teta! Nke 4 2016. Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Teta! Nke 4 2016. Gwakwa ya ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs isi nke 16 ¶18-19. Nyere onye ahụ aka ka ọ ghọta otú ọ ga-esi eme ihe e kwuru ebe ahụ.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 90

  • Ndị Agadi, Unu Bara Uru n’Ọgbakọ (Ọma 92:12-15): (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Ndị Agadi, Unu Bara Uru n’Ọgbakọ. (Gaa na Tiivi anyị, pịa HỌRỌ VIDIO Ị CHỌRỌ, pịa BAỊBỤL.) Gwa ndị na-ege ntị ka ha kwuo ihe ha mụtara. Gbaa ndị agadi ume ka ha na-akọrọ ndị na-eto eto ihe ndị ha hụrụla na ihe ndị ha mụtarala n’ozi Jehova. Gbaakwa ndị na-eto eto ume ka ha gbalịa na-agakwuru ndị agadi mgbe ọ bụla ha chọrọ ime mkpebi dị ezigbo mkpa.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) ia isi nke 21 ¶13-22, na igbe dị na peeji nke 186

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 29 na Ekpere