Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ  |  Ọgọst 2016

Ọgọst 1-7

ABỤ ỌMA 87-91

Ọgọst 1-7
  • Abụ nke 49 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • Nọsie Ike n’Ebe Nzuzo nke Onye Kasị Elu”: (Nkeji 10)

    • Ọma 91:1, 2—Jehova na onye ọ bụla nọ “n’ebe nzuzo” ya dị ná mma (w10 2/15 26-27 ¶10-11)

    • Ọma 91:3—Setan yiri onye na-achụ nta nnụnụ, ọ chọrọ ka anyị ma n’ọnyà ya (w07 10/1 26-30 ¶1-18)

    • Ọma 91:9-14—Jehova bụ ebe mgbaba anyị (w10 1/15 10 ¶13-14; w01 11/15 19-20 ¶13-19)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ọma 89:34-37—Olee ọgbụgba ndụ amaokwu ndị a na-ekwu gbasara ya, oleekwa ihe Jehova ji tụnyere otú ọ ga-esi emezu ya? (w14 10/15 10 ¶14; w07 7/15 32 ¶3-4)

    • Ọma 90:10, 12—Olee “otú anyị ga-esi na-agụ ụbọchị anyị ka anyị wee nweta obi amamihe”? (w06 7/15 13 ¶4; w01 11/15 13 ¶19)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọma 90:1-17

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Kwadebe Otú Anyị Ga-esi Zie Ozi Ọma n’Ọnwa A: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ndị na-egosi otú anyị ga-esi ezi ndị mmadụ ozi ọma. E kirichaa nke ọ bụla, a tụlee ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ dị na ya. Gbaa ụmụnna ume ka ha dee otú ọzọ ha nwere ike isi zie mmadụ ozi ọma.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ