(2 Timoti 3:16, 17)

  1. 1. Chineke nyer’anyị Baịbụl.

    O ji ya n’eduzia-nyị.

    K’anyị kwe k’ọ n’eduzia-nyị.

    Baịbụl g’eme k’anyị h’ụzọ.

  2. 2. Okwu ya n’enwukwa k’ìhè,

    N’edua-nyị n’ọchịchịrị.

    Okwu ya n’erua-nyị n’obi

    K’anyị mụta ịkụz’ihe.

  3. 3. Anyị si n’Okwu ya mata

    N’ọ hụkwar’anyị n’anya.

    Kw’ụbọchị, anyị gụọ Baịbụl,

    Okwukw’anyị ga n’es’ike.