(Aịzaya 50:4; 54:13)

  1. 1. Jir’obiụ-tọ bịa mụọ banyere Jehova.

    ’Mụọn-sọ n’asị, “Bịa ṅụọ ’mirin-ken-dụ.”

    Chineke chọrọ k’anyị mụt’ihe.

    Ndị chọr’eziokwu g’amụta ya.

  2. 2. Jehova chọrọ k’anyị n’amụt’eziokwu.

    Ọ chọghị k’anyị hapụọ-mụmụi-he.

    ’Mụọn-sọ Chineke, ya n’ụmụnn’anyị,

    G’eme k’anyị nọsi’ike n’eziokwu.

  3. 3. Abụ ha jio-bi ha n’abụku Jehova

    N’okwuọ-ma ha n’ekwu n’agb’anyịu-me.

    K’anyị n’ụmụnna n’anọm-gbe niile.

    K’anyị na ha n’ezukọm-gbe niile.