(Abụ Ọma 34:8)

  1. 1. Anyị jio-ziọ-ma kpọr’ihe.

    Anyị n’ej’ozi Chineke.

    Anyị n’enye ya ihe kacham-ma.

    Ọtụtụ ka g’anụo-ziọ-ma.

    (UKWE)

    Baịbụl n’akpọa-nyị: ‘Bịa detụi-re,

    Hụ na Jehova dịm-ma.’

    Anyị n’agbam-bọ n’ij’ozi ya.

    Ife ya bar’eziu-ru.

  2. 2. Ozio-ge niile bar’uru.

    Ọ g’agọzin-dị n’eje ya.

    Ha nwer’ob’ike n’ọ g’egbom-kpa ha.

    Ihe ha nwe n’eju h’afọ.

    (UKWE)

    Baịbụl n’akpọa-nyị: ‘Bịa detụi-re,

    Hụ na Jehova dịm-ma.’

    Anyị n’agbam-bọ n’ij’ozi ya.

    Ife ya bar’eziu-ru.