Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ

 ABỤ NKE 76

Olee Otú Ọ Na-adị Gị?

Select an Audio Recording
Olee Otú Ọ Na-adị Gị?
OTÚ O SI EGOSI YA
Text

(Ndị Hibru 13:15)

  1. 1. Ole’otúọ n’adị gị

    m’ị n’agbam-bọ n’oziọ-ma,

    M’ị mata n’ị gbaalam-bọ

    kụziere ’madụi-he?

    Anyị gbalịsi’ike,

    Jehova ga n’enyea-ka.

    Ọ maaran-dị niile ji

    ezio-bi n’achọ ya.

    (UKWE)

    Anyị niile n’enw’obiụ-tọ

    n’anyị n’agbam-bọ n’oziọ-ma.

    K’anyị niile jir’ọnụa-nyị

    n’etoa-ha Jehova.

  2. 2. Ole’otúọ n’adị gị

    m’okwu gị n’eru n’obi

    Ndịa-hụ niile chọrọ

    Ịdịn-dụe-bigh’ebi?

    Ụfọdụ n’ajụ ya.

    A n’eduhiekwan-dịọ-zọ.

    M’ikwus’aha Jehova

    n’em’anyị obiụ-tọ.

    (UKWE)

    Anyị niile n’enw’obiụ-tọ

    n’anyị n’agbam-bọ n’oziọ-ma.

    K’anyị niile jir’ọnụa-nyị

    n’etoa-ha Jehova.

  3.  3. Ole’otúọ n’adị gị

    Na Jehova n’edu gị,

    N’ọ bụkwa ya nyere gị

    ọrụi-kwus’o-ziọ-ma?

    Anyị nwer’ob’ike.

    M’anyị n’ekwu okwuọ-ma,

    N’achọn-dị nwer’ezio-bi.

    Ọgwụgwụe-ruwela.

    (UKWE)

    Anyị niile n’enw’obiụ-tọ

    n’anyị n’agbam-bọ n’oziọ-ma.

    K’anyị niile jir’ọnụa-nyị

    n’etoa-ha Jehova.