(Aịzaya 6:8)

  1. 1. Anyị n’ahụn-dị n’akọcha

    Aha Jehova Chineke.

    Ha n’ekwukwa n’ọ dịgh’ike.

    Ha sịrị n’ọ dị obiọ-jọọ.

    Ònye g’agbachitere ya?

    Ònye g’eto ya ka ha nụ?

    (UKWE NKE 1)

    ‘Leem, Onyenwem. Zigam, zigam.

    M g’ejio-bim niile too gị.

    Obi dịm ụtọ mak’ozi gị.

    Onyenwem, zigam, zigam.’

  2. 2. Ụfọdụ sị n’ọ n’egbuo-ge.

    Ha niile jụrụ Chineke.

    Ụfọdụ n’efe arụsị.

    Ụfọdụn-dị n’efe Siza.

    Ònye g’agwa h’ihe g’eme,

    N’agha Chinek’anyị dịn-so?

     (UKWE NKE 2)

    ‘Leem, Onyenwem. Zigam, zigam.

    M g’ekwu ya n’atụgh’egwu.

    Obi dịm ụtọ mak’ozi gị.

    Onyenwem, zigam, zigam.’

  3. 3. Ndị n’achọ gị n’as’ude

    N’ihi n’ih’ọjọọ n’amụba.

    Ha jio-bi ha niile n’achọ

    Eziokwu g’eme h’obiụ-tọ.

    Ònye g’aga kasie h’obi,

    Mee ka ha chọọ ezio-mume?

    (UKWE NKE 3)

    ‘Leem, Onyenwem. Zigam, zigam.

    M g’eji nwayọọ zie h’ihe.

    Obi dịm ụtọ mak’ozi gị.

    Onyenwem, zigam, zigam.’

(Gụọkwa Ọma 10:4; Ezik. 9:4.)