(Matiu 10:11-15)

  1. 1. Jizọs zir’otú e sie-zi oziọ-ma.

    O nyer’anyịn-tụziaka, sị:

    ‘N’ụlọ unu nọ, gbalịanụ chọpụta

    Ndị chọr’ịn’efe Chineke.

    Kelee ha niile, ziekwa ha oziu-do.

    Ndị chọr’ịnụ ya g’enw’udo.

    Ma, ha chụpụ gị, sị gị pụọ n’ụlọ ha,

    Tichapụá-já n’ụkwụ gị, lawa.’

  2. 2. Ha nabata gị, ha nabatara ya.

    Ha g’emegh’obi, gee gịn-tị.

    Ebe ha chọrọ isoro nwetan-dụ,

    Ha g’eso gị n’efe Chineke.

    Atụkwal’egwu. Jehova g’enyea-ka.

    Ọ g’eme k’okwu gị ruo n’obi.

    Okwu i kwuru dịr’ụtọ, dịkwam-ma,

    Ọ g’amasịn-dị dị umeala.