(Aịzaya 43:10-12)

  1. 1. Chin-kume na chio-sisi

    K’ụfọdụ n’ef’ofufe.

    H’amaghị Chineke,

    Onye kach’ike.

    Chin-dịọ-zọ anagh’ahụ

    Ihen-dị g’eme echi.

    H’enweghịn-dị n’agbara h’àmà

    N’ihi na h’abụgh’ezi chi.

    (UKWE)

    A’yị bụN-dịàmà Jehova.

    Anyịa-nagh’atụ egwu.

    Chinek’anyị n’ebue-zia-mụma.

    Ih’o kwuru n’emezu.

  2. 2. Anyị n’ekwus’aha ya,

    N’ekwusa n’ọ dịe-bube.

    Oziọ-ma Al’eze

    K’anyị n’ekwusa.

    Anyị n’eme kan-dịọ-zọ

    Mụt’eziokwu bar’uru.

    Ha guzosi’ike, ha g’esoro

    Jir’abụa n’eto Chineke.

    (UKWE)

    A’yị bụN-dịàmà Jehova.

    Anyịa-nagh’atụ egwu.

    Chinek’anyị n’ebue-zia-mụma.

    Ih’o kwuru n’emezu.

  3.  3. Oziọ-ma n’etoa-ha ya,

    Mee k’a kwụs’ịkọcha ya.

    Anyị n’agwan-dịọ-jọọ

    Ka ha chegharịa.

    Jehova g’agbaghara

    Ndị bịakwutere ya.

    Ndị n’efe ya n’enw’obiụ-tọ.

    Ha g’enwetan-dụe-bigh’ebi.

    (UKWE)

    A’yị bụN-dịàmà Jehova.

    Anyịa-nagh’atụ egwu.

    Chinek’anyị n’ebue-zia-mụma.

    Ih’o kwuru n’emezu.