Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ

 ABỤ NKE 57

Anyị Na-ezi Ụdị Mmadụ Niile Ozi Ọma

Select an Audio Recording
Anyị Na-ezi Ụdị Mmadụ Niile Ozi Ọma
OTÚ O SI EGOSI YA
Text

(1 Timoti 2:4)

  1. 1. Anyị chọr’ịn’eṅomi Chineke.

    Anyịa-gagh’ele ’madụa-nya n’ihu.

    Ọ chọrọ k’a zọpụta ’madụ dum.

    Ọ n’anabat’ụdị ’madụ niile.

    (UKWE)

    Eb’ọ bụla ’madụ si,

    Ihe kam-kpa bụo-bi ya.

    Anyị n’ezi ’madụ niil’oziọ-ma,

    N’ezi ya n’ebe niile.

    Anyị hụrụ ha n’anya.

    Ha niile g’abụlie-nyi Jehova.

  2. 2. Ebe ’madụ nọe-nwegh’ih’o mere.

    Ọdịdị y’enweghịkw’ih’o mere.

    Ihe kam-kpa bụo-tú obi ya dị.

    Ọ bụkwa ya ka Jehova n’ele.

    (UKWE)

    Eb’ọ bụla ’madụ si,

    Ihe kam-kpa bụo-bi ya.

    Anyị n’ezi ’madụ niil’oziọ-ma,

    N’ezi ya n’ebe niile.

    Anyị hụrụ ha n’anya.

    Ha niile g’abụlie-nyi Jehova.

  3. 3. Jehova n’anabatan-dị niile

    Hapụr’ụwa n’omume ya niile.

    Ọ bụ ya bụ ozia-nyị n’ezi ha.

    Anyị n’ezi y’ụdị ’madụ niile.

    (UKWE)

    Eb’ọ bụla ’madụ si,

    Ihe kam-kpa bụo-bi ya.

    Anyị n’ezi ’madụ niil’oziọ-ma,

    N’ezi ya n’ebe niile.

    Anyị hụrụ ha n’anya.

    Ha niile g’abụlie-nyi Jehova.