Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ

 ABỤ NKE 54

“Lekwa Ụzọ”

Select an Audio Recording
“Lekwa Ụzọ”
OTÚ O SI EGOSI YA
Text
Image

(Aịzaya 30:20, 21)

  1. 1. E nwer’ụzọ udo.

    Ọ bụe-b’ị nọ ugbua,

    Ụzọn-k’ị mụtara.

    Ọ b’ụzọ og’ochie

    Nke Kraịst ziri gị

    N’okwu ya ị nụrụ.

    Ọ bụ ụzọ udo

    Dị n’Okwu Jehova.

    (UKWE)

    Lekwa ụzọ. Ọ bụ ụzọ ndụ.

    Nọsie ike. Ahapụkwala ya.

    Chineke n’asị gị: ‘Lekw’ụzọ;

    Lekwa ụzọ. Elel’anya n’azụ.’

  2. 2. Ihea b’ụzọ ịhụnanya.

    Ọ dịgh’ọzọ.

    Jehova mere

    K’anyị bụrụ enyi ya.

    Ọ hụr’anyị n’anya.

    Ọ n’elekọt’anyị.

    Anyị n’ahụ ịhụnanya ya

    N’ihe dum.

    (UKWE)

    Lekwa ụzọ. Ọ bụ ụzọ ndụ.

    Nọsie ike. Ahapụkwala ya.

    Chineke n’asị gị: ‘Lekw’ụzọ;

    Lekwa ụzọ. Elel’anya n’azụ.’

  3.  3. Elel’anya n’azụ.

    Ihea bụ ụzọn-dụ.

    Jehova sịr’anyị

    N’ọ b’ụzọ kacham-ma.

    Anyị soro ụzọa,

    Anyị g’enwe udo.

    Ihea b’ụzọ ndụ.

    Ekele dịrị Jaa.

    (UKWE)

    Lekwa ụzọ. Ọ bụ ụzọ ndụ.

    Nọsie ike. Ahapụkwala ya.

    Chineke n’asị gị: ‘Lekw’ụzọ;

    Lekwa ụzọ. Elel’anya n’azụ.’