(Ilu 27:11)

  1. 1. Anyị gwara gị, Jehova,

    N’anyị ga n’eme uche gị.

    Anyị ga n’ejere gịo-zi,

    N’eme k’obi gị ṅụrị’ọṅụ.

  2. 2. Ohu nwer’uche n’agbalị.

    Ha n’ekwusa n’ị dịe-bube,

    N’eme k’anyị mụt’Okwu gị,

    K’anyị n’erubere g’isi.

  3. 3. Biko, n’eny’anyị ’mụọn-sọ gị,

    K’o mee k’okwukw’anyị si’ike.

    Anyị g’enwem-kpụrụ ’mụọn-sọ,

    Ma mee k’obi gị ṅụrị’ọṅụ.