Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ

 ABỤ NKE 44

Ekpere Onye Ọ Na-enweghị Ka Ọ Hà Ya

Select an Audio Recording
Ekpere Onye Ọ Na-enweghị Ka Ọ Hà Ya
OTÚ O SI EGOSI YA
Text

(Abụ Ọma 4:1)

  1. 1. JehovaN-na, m n’arịọ gị,

    n’asị: “Nụr’ekperem.”

    Enwerem ọtụtụn-sogbu. O kweghịm zur’ike.

    Ik’agwụlam n’ihin-chegbu. Olee ihem g’eme?

    Chineken-kasio-bi, lekọtam; meerem amara.

    (UKWE)

    Mee kam bilie; kam tachi’obi.

    M tụw’ụjọ, nyem ob’ike.

    Naanị gị bụ olileanyam.

    ChinekeN-na, mee kam d’ike.

  2. 2. Okwu gị n’akasim obi mgb’ike n’adịghịm.

    Okwu gị n’ekwuchiterem

    ihem n’eche n’obi.

    K’Okwu gị mee kam nwe’okwukwe ma tụkwasị gịo-bi.

    Mee kam ghọta n’ịhụnanya gị

    karịrịn-sogbum.

    (UKWE)

    Mee kam bilie; kam tachi’obi.

    M tụw’ụjọ, nyem ob’ike.

    Naanị gị bụ olileanyam.

    ChinekeN-na, mee kam d’ike.