OTÚ O SI EGOSI YA
Text
Image

(Ilu 14:26)

  1. 1. Jehova, i mere k’anyị nwee

    ezigb’olileanya.

    Ọ n’eme k’anyị n’enw’ọṅụ.

    K’ụwa niile nụ ya.

    M’anyị chetan-sogbu dị n’ụwa,

    Ọ n’eme k’ụjọ bị’anyị.

    Ọ n’eme k’anyị chefuwe

    ezio-lileany’ahụ.

    (UKWE)

    Ọ bụ gị bụi-kea-nyị n’olileany’anyị.

    Ọ bụ gị n’egbor’anyịm-kpa.

    Anyị ji ob’ike n’ekwus’oziọ-ma

    n’ihi n’ọ bụ gị n’edua-nyị.

  2.  2. Jehova, biko nyer’anyịa-ka

    k’anyị ghar’ichefu

    N’ọ bụ gị n’akasia-nyịo-bi

    mgben-sogbu bịara.

    Olileany’anyị ga n’es’ike

    m’anyị n’echet’ihen-dịa.

    Ha n’eme k’obi si’any’ike

    ikwus’ah’ọma gị.

    (UKWE)

    Ọ bụ gị bụi-kea-nyị n’olileany’anyị.

    Ọ bụ gị n’egbor’anyịm-kpa.

    Anyị ji ob’ike n’ekwus’oziọ-ma

    n’ihi n’ọ bụ gị n’edua-nyị.