(Aịzaya 43:10-12)

  1. 1. Chia-nyị, Jehova, ikpe gị zir’ezi.

    Ị bụỌ-kaaka. Ị hụr’anyị n’anya.

    Ị bụo-ny’eziokwu, nweekwa amamihe.

    Ọ bụ gị bụE-ze kach’eze niile.

    Anyị niile jiọ-ṅụ n’ejere gịo-zi.

    Ikwus’Al’eze gị n’atọa-nyịụ-tọ.

    (UKWE)

    I meela kwe k’anyị bụrụN-dịàmà gị.

    K’anyị n’ebin-dụ kwesịr’ah’anyị.

  2. 2. Ụmụnna niile hụr’ibe ha n’anya

    N’ihi n’anyị jio-tuo-bi n’efe gị.

    K’anyị n’eto gị ma n’akụzie-ziokwu,

    Obi dịa-nyịụ-tọ n’a n’etoa-ha gị.

    Anyị niile n’az’aha gị, Jehova.

    Anyị sokwa n’ebulia-ha gịe-lu.

    (UKWE)

    I meela kwe k’anyị bụrụN-dịàmà gị.

    K’anyị n’ebin-dụ kwesịr’ah’anyị.