(Mkpughe 11:15)

  1. 1. Jizọs n’achị n’el’igwe.

    Ka ’madụ niile too ya.

    Jizọs Kraịst nọ n’Ugwu Zayọn n’achị.

    K’anyị niile jir’ọṅụ

    Bụkuo Chineke abụ.

    Kraịst, Onyenw’anyị,

    nọ n’och’eze ya ugbua.

    (UKWE)

    Al’eze Jaa g’eweta gịnị?

    Ezio-mume na eziokwu.

    Gịnị ọzọ ka ọ g’eweta?

    Obiụ-tọ nan-dụe-bigh’ebi.

    ToonuO-nye nw’el’igwe n’ala

    N’ihi ịhụnanya ya.

  2. 2. Kraịst amalitel’ịchị,

    Amagedọn dịkwan-so.

    O ruwela k’e wep’ụwa Setan.

    K’anyị gaa kwusa’oziọ-ma.

    Ọtụtụ ka g’anụ ya.

    Ugbua ka ha

    nwer’ik’ịchọta Jehova.

    (UKWE)

    Al’eze Jaa g’eweta gịnị?

    Ezio-mume na eziokwu.

    Gịnị ọzọ ka ọ g’eweta?

    Obiụ-tọ nan-dụe-bigh’ebi.

    ToonuO-nye nw’el’igwe n’ala

    N’ihi ịhụnanya ya.

  3.  3. Eze Jizọs dịe-bube.

    Ọchịchị ya dịa-nyịm-ma.

    Ọ bụ Jehova mere ya Eze.

    Baa n’ụlọn-sọ Chineke.

    Rịọ k’o meere gịa-mara.

    Kraịst g’ach’ihe niile

    n’oge n’adịgh’anya.

    (UKWE)

    Al’eze Jaa g’eweta gịnị?

    Ezio-mume na eziokwu.

    Gịnị ọzọ ka ọ g’eweta?

    Obiụ-tọ nan-dụe-bigh’ebi.

    ToonuO-nye nw’el’igwe n’ala

    N’ihi ịhụnanya ya.