(Matiu 6:33)

  1. 1. Al’eze Jehova n’eme

    Ka Jehova n’enw’ọṅụ.

    Ọ g’ewepụn-sogbu niile.

    Ọ bụ Jizọs bụE-ze ya.

    (UKWE)

    Bur’ụzọ n’achọ Al’eze

    N’ezio-mume Jehova.

    Toonụ ya ná mba niile

    Ma nọsi’ike n’ozi ya.

  2. 2. Echegbukwala onwe gị

    Makan-ri n’ih’ọṅụṅụ.

    Chineke g’egboro gịm-kpa

    M’i bur’ụzọ chọ’Al’eze.

    (UKWE)

    Bur’ụzọ n’achọ Al’eze

    N’ezio-mume Jehova.

    Toonụ ya ná mba niile

    Ma nọsi’ike n’ozi ya.

  3. 3. N’ekwusa oziọ-m’Al’eze.

    Mee kan-dị chọrọ ghọta

    N’ọ bụA-l’eze Chinek’anyị

    G’ewepụn-sogbu niile.

    (UKWE)

    Bur’ụzọ n’achọ Al’eze

    N’ezio-mume Jehova.

    Toonụ ya ná mba niile

    Ma nọsi’ike n’ozi ya.