Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ

 ABỤ NKE 20

I Nyere Anyị Ọkpara Ị Hụrụ n’Anya

Select an Audio Recording
I Nyere Anyị Ọkpara Ị Hụrụ n’Anya
OTÚ O SI EGOSI YA
Text

(1 Jọn 4:9)

  1. 1. Jehova Nn’anyị,

    Anyị dum gaar’anwụ.

    M’i nyere Kraịst Jizọs

    K’anyị wee dịn-dụ.

    Anyị jin-dụa-nyị dum

    N’agbam-bọ n’ozi gị.

    Anyị g’agwan-dịọ-zọ

    N’ị gbapụtar’anyị.

    (UKWE)

    Anyị n’ekele gị

    N’i nyer’Ọkpara gị.

    Anyị n’abụku gịa-bụ.

    Anyị g’abụ y’ebigh’ebi.

  2.  2. Anyị bụ enyi gị

    N’ihi obiọma gị.

    Aha gị n’ịbụe-nyi gị

    N’amasịa-nyị.

    Ma Nwa gị Jizọs Kraịst

    Bụo-nyinye kachanụ.

    O si n’el’igwe bịa

    Ma nwụọ k’anyị dịn-dụ.

    (UKWE)

    Anyị n’ekele gị

    N’i nyer’Ọkpara gị.

    Anyị n’abụku gịa-bụ.

    Anyị g’abụ y’ebigh’ebi.

    (NGWỤCHA YA)

    Jehova Nn’anyị, anyị n’ekele gị,

    N’asị gị, i meela n’ih’izite Jizọs Kraịst.