(Matiu 26:26-30)

  1. 1. Nn’anyị, Jehova, bi n’elu,

    Ihea bụa-balị kachan-sọ.

    I gosirin-dị gị n’ị hụrụ ha n’anya,

    N’i nwer’ike n’amamihe.

    Atụr’Ememme Ngabiga

    Mere ka ha nwer’onwe ha.

    Jizọs mechara jir’ọbara ya chụ’àjà

    Iji mezu’amụma i buru.

  2. 2. Achịcha nam-many’ahụ n’eme

    K’anyị chet’àjà ị chụrụ.

    Anyị n’echet’uru ọnwụ Jizọs bara.

    O ruber’isi ruo n’ọnwụ.

    Nna, i meela nyea-nyị Nwa gị.

    Anyị jia-balịa n’echeta

    Otúọ-nwụ ya si mee

    k’anyị nwer’onw’anyị,

    Napụt’anyị niile n’ak’ọnwụ.

  3.  3. Anyị niil’abịala n’ihu gị.

    Ọ bụ gị kpọkọtar’anyị

    K’anyị nye gịo-tuto

    N’i ziteer’anyị Kraịst

    Ma sọpụrụ gị na Nwa gị.

    Nchet’Ọnwụ Kraịst n’etoa-ha gị,

    N’emekwa k’obi si’any’ike.

    Kw’ụbọchị, anyị niile ga n’es’ụzọ Kraịst

    K’anyị wee nwetan-dụe-bigh’ebi.