Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ

 ABỤ NKE 18

Anyị Na-ekele Chineke Maka Ihe Mgbapụta

Select an Audio Recording
Anyị Na-ekele Chineke Maka Ihe Mgbapụta
OTÚ O SI EGOSI YA
Text
Image

(Luk 22:20)

  1. 1. JehovaN-na,

    anyị na gị dịzi nám-ma

    N’ih’ịhụnanya kachanụ

    i gosir’anyị.

    I nyer’anyị Ọkpara gị

    k’anyị dịn-dụ.

    Ọ bụi-h’ọma kachanụ

    i meer’anyị niile.

    (UKWE)

    Ọ nwụrụ k’a gbapụt’anyị.

    Ọbara ya n’azọpụta.

    Anyị niile

    ga n’eto aha gị ru’ebigh’ebi.

  2. 2. Jizọs jio-bi ya niile

    chụ’àjà mak’anyị.

    O nyeren-dụ ya

    n’ihi n’ọ hụr’anyị n’anya.

    Anyị gaar’anwụ

    m’a sị n’o nyeghịn-dụ ya.

    Anyị nwere olileanya

    n’anyị g’adịn-dụ.

    (UKWE)

    Ọ nwụrụ k’a gbapụt’anyị.

    Ọbara ya n’azọpụta.

    Anyị niile

    ga n’eto aha gị ru’ebigh’ebi.