(Luk 5:13)

  1. 1. Jizọs Kraịst hụr’anyị n’anya.

    O si n’el’igwe bịa n’ụwa.

    Àgwà ya n’okwu ya

    Baar’anyị uru;

    O gboor’anyị niilem-kp’anyị.

    Ọ gwọrọ ndị n’arị’ọrịa,

    Man-dịo-gbi man-dị kpur’ìsì.

    Ọ rụr’ọrụ Chineke nyere ya,

    Jir’obi ya sị: “Achọrọm.”

  2. 2. Anyị n’agbalị kw’ụbọchị

    Iṅom’ihe Jizọs mere.

    Anyị hụn-dị ’madụ,

    Kụziere h’ihe,

    Ha ga n’em’uche Chineke.

    Ụmụnna nọrọ nán-sogbu,

    Anyị n’aga nyere h’aka.

    Nwaany’isim-kpe na nwam-gbei bịa rịọ gị,

    Biko, gwa ha, sị: “Achọrọm.”