ABỤ NKE 149
Abụ Mmeri
1. Bụkuo Jaa abụ. Aha Chinek’anyị dịe-bube.
Ọ tụbara Fero nan-dị ya n’osimiri.
Toonụ Jehova;
Naanị ya pụr’im’ihe niile.
Jehova bụa-ha ya;
Ọ bụkwa ya nwem-meri.
(UKWE)
Jehova Chineke kach’elu,
Ị bụO-nye n’adịgh’agbanwea-gbanwe.
Ị g’ekpochapụn-d’iro gị niile.
Ị g’eme k’aha gị dịn-sọ.
2. Lee kam-ba niile N’emegide Jehova, bụ́E-ze.
Ha d’ike karịa Fero.
M’ihere g’eme ha.
A g’ebibi ha;
Ha niile g’anwụ n’Amagedọn.
Ndị niile g’ama
Na Jehova bụa-ha ya.
(UKWE)
Jehova Chineke kach’elu,
Ị bụO-nye n’adịgh’agbanwea-gbanwe.
Ị g’ekpochapụn-d’iro gị niile.
Ị g’eme k’aha gị dịn-sọ.
(Gụọkwa Ọma 2:2, 9; 92:8; Mal. 3:6; Mkpu. 16:16.)