(Ndị Hibru 6:18, 19)

  1. 1. Ndị ’madụ nọ n’ọchịchịrị kemgb’ụwa.

    Ha n’agbalị ka ha wepụn-sogb’ụwa.

    O dor’anya na ha niil’ezugh’okè.

    H’enwegh’ike iwepụn-sogbu.

    (UKWE)

    K’anyị niile jir’ọṅụ n’abụa-bụ.

    Al’eze g’abịa n’oge n’adịgh’anya.

    Jizọs g’eme k’obi n’erua-nyịa-la,

    Wepụkw’ih’ọjọọ. Ọ bụo-lileany’anyị.

  2. 2. Anyị n’ekwu n’ụbọchị Jehova dịn-so.

    A g’akwụs’ịjụ Chineke, “Ru’ole mgbe?”

    Ọ g’ewepụn-sogbu niile dị n’ụwa.

    K’anyị jir’abụ too Chineke.

    (UKWE)

    K’anyị niile jir’ọṅụ n’abụa-bụ.

    Al’eze g’abịa n’oge n’adịgh’anya.

    Jizọs g’eme k’obi n’erua-nyịa-la,

    Wepụkw’ih’ọjọọ. Ọ bụo-lileany’anyị.