Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ

 ABỤ NKE 141

Ndụ Bụ Ọrụ Ebube

Select an Audio Recording
Ndụ Bụ Ọrụ Ebube
OTÚ O SI EGOSI YA
Text

(Abụ Ọma 36:9)

  1. 1. Nw’ọhụr’ọ bụla, na ’mir’ozuzo,

    Ọmarịcha anyanwụ, nan-ri niile,

    Ha bụ onyinye Jehova n’enye.

    Ọrụe-bube ya n’eme k’anyị n’adịn-dụ.

    (UKWE)

    Gịnị k’anyị g’eji kelee Jehova?

    Ọ bụ k’anyị hụ ya n’anya, n’etokw’aha ya.

    K’anyị ghar’ichefu n’ihea bụa-mara ya.

    Jehova nyer’anyị onyinye maram-ma.

  2. 2. Okwukw’ụfọdụ nwer’ik’ịjụo-yi.

    Ha n’ekwu ka nwunye Job: ‘Kọchaa Jaa, nwụọ.’

    M’anyị ga n’eto ChinekeN-n’anyị.

    Anyị ga n’ekele ya n’o nyer’anyịn-dụ.

    (UKWE)

    Gịnị k’anyị g’eji kelee Jehova?

    K’anyị n’ahụn-dịọ-zọ n’anya, n’enyere h’aka.

    K’anyị ghar’ichefu n’ihea bụa-mara ya.

    Jehova nyer’anyị onyinye maram-ma.