(Jọn 3:16)

  1. 1. Jir’uche n’ahụo-nwe gị

    K’anyị bi na paradaịs.

    ’Madụ niile bi n’udo.

    Ọnwụ n’ọrịa g’ala.

    (UKWE)

    Jir’ọṅụ n’abụa-bụ.

    Gbalịa k’i nweta ya.

    N’ọdịnihu, ị g’asị,

    “Lee ndụe-bigh’ebi.”

  2. 2. Agadi g’agh’okoro.

    Jehova k’anyị g’efe.

    A gagh’enwe nsogbu.

    Ọṅụ g’eju n’ụwa.

    (UKWE)

    Jir’ọṅụ n’abụa-bụ.

    Gbalịa k’i nweta ya.

    N’ọdịnihu, ị g’asị,

    “Lee ndụe-bigh’ebi.”

  3. 3. Jehova g’agọzia-nyị

    M’anyị baa na paradaịs.

    Ru’ebigh’ebi, ọ bụ ya

    K’anyị niile g’eto.

    (UKWE)

    Jir’ọṅụ n’abụa-bụ.

    Gbalịa k’i nweta ya.

    N’ọdịnihu, ị g’asị,

    “Lee ndụe-bigh’ebi.”