Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ

 ABỤ NKE 138

Isi Awọ́ Mara Mma

Select an Audio Recording
Isi Awọ́ Mara Mma
OTÚ O SI EGOSI YA
Text

(Ilu 16:31)

  1. 1. Anyị nweren-dịa-gadi

    Nọ n’etitia-nyị.

    Ha niile n’atachio-bi,

    N’efe Jehova.

    Ụfọdụ nọ naanị ha.

    Ike n’agwụ ha.

    Nna, biko kwụọ h’ụgwọ

    Mak’okwukwe ha.

    (UKWE)

    Nna, ị n’echeta

    Ozi ha jere.

    Mee k’obi sie h’ike.

    Biko, gọzie ha.

  2. 2. Isia-wọ́ ezio-mume

    Mar’ezigbom-ma.

    Ndị n’efe Jehova

    Dịm-ma n’anya ya.

    K’anyị cheta n’ọ dịm-gbe

    Ha n’eto eto.

    Ha jesir’ozi ike

    Mgb’ike dị ha.

    (UKWE)

    Nna, ị n’echeta

    Ozi ha jere.

    Mee k’obi sie h’ike.

    Biko, gọzie ha.