Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ

 ABỤ NKE 136

Ka Jehova Kwụọ Gị “Ụgwọ Ọrụ Zuru Ezu”

Select an Audio Recording
Ka Jehova Kwụọ Gị “Ụgwọ Ọrụ Zuru Ezu”
OTÚ O SI EGOSI YA
Text

(Rut 2:12)

  1. 1. Jehova man-dị jio-bi ha n’efe ya.

    O kwesịrịn-tụkwasịo-bi.

    Jehova maara n’ife ya g’eme ka

    Ha hapụi-he n’amasị ha.

    Ị hapụn-dịe-nyi m’ọ bụe-zinụlọ gị,

    Jehova ga n’echeta gị.

    O nyere gịụ-mụnna hụrụ gị n’anya.

    Ị g’ebi n’ụw’ọhụrụ ya.

    (UKWE)

    Ka Jehova kwụọ gịụ-gwọ zur’ezu.

    K’ọ kwụọ gịụ-gwọ mak’ihen-d’i mere.

    Kan-ku ya bụr’ebem-gbaba gị.

    Jehova Chineke bụo-nye eziokwu.

  2. 2. Anyị nwer’ike ichewem-gb’ụfọdụ

    Na ọ b’ụw’anyị kachan-jọ.

    Anyị cheta na mkp’anyị dịọ-tụtụ,

    Obi nwer’ik’ịd’anyịm-bà.

    Chineke maar’ihe niile n’akpa gị.

    Cheta n’ọ n’aza ekpere.

    ’Mụọn-sọ n’Okwu Chineke nan-dịe-nyi gị

    G’akasi gịo-bi, kwado gị.

    (UKWE)

    Ka Jehova kwụọ gịụ-gwọ zur’ezu.

    K’ọ kwụọ gịụ-gwọ mak’ihen-d’i mere.

    Kan-ku ya bụr’ebem-gbaba gị.

    Jehova Chineke bụo-nye eziokwu.