(Jenesis 2:23, 24)

  1. 1. Enwetalam onyem g’akpọ

    Ọdịm n’obi, n’onye masịrịm.

    Enwetalam ony’inyea-ka.

    Chineke nyerem ya.

    Ị bụọ-kpụkpụ si n’ọkpụkpụm.

    Ka Jehova biko gọzi’anyị.

    Anyị bụzi di na nwunye.

    Anyị bụe-zinụlọ.

    Chineke k’anyịa-bụọ ga n’efe.

    Ọ ga n’edua-nyị.

    Anyị g’ahụ ya n’anya.

    Nkw’anyị dum sia-nyị n’obi.

    Ka mụ na gị n’ebikwa n’udo.

    K’anyị sọpụrụ Jehova.

    Ọ bụkwa gị g’adịm n’obi.