Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ

 ABỤ NKE 129

Anyị Ga Na-atachi Obi

Select an Audio Recording
Anyị Ga Na-atachi Obi
OTÚ O SI EGOSI YA
Text

(Matiu 24:13)

  1. 1. Jizọs Kraịst kwuru

    N’ọnwụnwa g’abịara anyị.

    Ọ tar’ahụhụ.

    M’o chetar’ọṅụ dị n’ihu.

    Obi ya dị nán-kwa

    Jehova kwere ya.

    (UKWE)

    K’anyị gbalịa tachi’obi.

    K’okwukw’anyị si’ike.

    Eb’ọ hụr’anyị n’anya,

    Anyị ga n’atachio-bi ru’ọgwụgwụ.

  2. 2. Ọ n’ewut’anyị

    M’ọtụtụn-sogbu bịar’anyị.

    M’anyị n’ahụkwa

    Ndụe-bigh’ebi dị n’ihu.

    Ọ bụn-dụ kacham-ma.

    Jisi’ike nweta ya.

    (UKWE)

    K’anyị gbalịa tachi’obi.

    K’okwukw’anyị si’ike.

    Eb’ọ hụr’anyị n’anya,

    Anyị ga n’atachio-bi ru’ọgwụgwụ.

  3.  3. Anyị kpebiri

    Ịkat’obi, ghar’ịt’ụjọ.

    Ruo n’Amagedọn,

    Anyị ga n’efe Jehova.

    Og’ahụ dịzin-so.

    Jisi’ike tachi’obi.

    (UKWE)

    K’anyị gbalịa tachi’obi.

    K’okwukw’anyị si’ike.

    Eb’ọ hụr’anyị n’anya,

    Anyị ga n’atachio-bi ru’ọgwụgwụ.