Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ

 ABỤ NKE 128

Ka Anyị Tachie Obi Ruo Ọgwụgwụ

Select an Audio Recording
Ka Anyị Tachie Obi Ruo Ọgwụgwụ
OTÚ O SI EGOSI YA
Text

(Matiu 24:13)

  1. 1. Okwu Chineke nan-kwa ya

    N’eme k’a tachi’obi.

    Ihe niile ị mụtara

    Zir’ezi, bụr’eziokwu.

    Nọgidesi’ike n’okwukwe.

    Bur’ụbọchị Jaa n’obi.

    Nọsi’ike n’ihe zir’ezi.

    Ọnwụnwa g’anụcha gị.

  2. 2. Jide ịhụnanyam-bụ gị.

    Ekwela k’ọ jụ’oyi.

    Ọnwụnwa g’abịakwara gị.

    Ma, gbalịa k’ị tachi’obi.

    N’ọnwụnw’ọ bụla bịaara gị,

    Atụl’egwu, nwe’ob’ike.

    Jehova g’anapụta gị.

    Ọ ga n’anọkwa gịn-so.

  3.  3. Anyị tachi’obi ru’ọgwụgwụ,

    A g’azọpụt’anyị.

    Ah’anyị niile g’adịkwa

    N’ime akwụkwọn-ken-dụ.

    Kpebie n’ị ga n’atachio-bi.

    Jiri ya n’azụo-nwe gị.

    Jehova g’agọzikwa gị.

    Obi ga n’atọ gịụ-tọ.