(Matiu 5:7)

  1. 1. Jehova bụ Chi dịe-bere.

    Im’ebere n’atọ y’ụtọ.

    Ebere ya si ya n’obi.

    Ọ n’egbom-kp’anyị kw’ụbọchị.

    Ndị niile chegharịrị,

    Jehova n’agbaghara ha.

    Chia-nyị dịm-ma, dịkw’o-biọma.

    Ọ n’echeta n’anyị bụá-já.

  2. 2. Anyị n’emehie Chineke.

    Ọ n’ewutekw’anyị n’obi.

    Kraịst gwar’any’ih’anyị g’eme.

    Ọ sị k’anyị rịọ Jehova:

    “Biko, gbaghar’anyịm-mehie

    Dị k’anyị gbaghaaran-dịọ-zọ.”

    Anyị gbaghara ma chezọọ,

    Ọ g’eme k’obi ru’anyịa-la.

  3. 3. K’anyị n’enyen-dịọ-z’onyinye

    N’ihi n’anyị n’em’ebere.

    Anyị chọrọ ka ha nwe’ọṅụ,

    Ọ bụghị k’e nyea-nyịo-tuto.

    Chinek’anyị g’akwụa-nyịụ-gwọ.

    Ọ n’ahụi-h’ọm’anyị n’eme.

    Ndịe-bere n’enw’obiụ-tọ.

    Ha dịm-ma n’anya Chineke.

(Gụọkwa Mat. 6:2-4, 12-14.)