Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Igbo

Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ

 ABỤ NKE 121

Anyị Kwesịrị Ịna-ejide Onwe Anyị

Select an Audio Recording
Anyị Kwesịrị Ịna-ejide Onwe Anyị
OTÚ O SI EGOSI YA
Text

(Ndị Rom 7:14-25)

  1. 1. Anyị jio-bia-nyị dum hụ Jaa n’anya.

    K’anyị jid’onw’anyị n’ihi mmehie.

    Ih’anụa-hụ́ n’ewetan-sogbu.

    Ma ’mụọn-sọ n’enye ndụ n’udo.

  2. 2. Setan n’anw’anyị ụbọchị niile.

    Anụa-hụ́ nwer’ike iduhie ’madụ.

    M’Okwu Chineke karịrị ya.

    Jehova g’eme k’anyị merie.

  3. 3. K’anyị jisi’ike n’akpa ezià-gwà.

    Ọ g’eme k’a n’eto aha Jehova.

    K’anyị gbalịa n’ejid’onw’anyị

    N’ihe ọ bụla anyị n’eme.