(Ọpụpụ 34:6, 7)

  1. 1. Ezi Chineke, anyị kwesịrị

    Inye gịo-tuto kacha.

    Ị n’em’ihe zir’ezi.

    Ịhụnanya gị n’ike gị dịu-kwuu.

    Ị n’adị ebigh’ebi.

  2. 2. Ị n’emer’anyị niile ebere.

    Anyị ma n’anyị bụá-já,

    M’ị n’anụ ekper’anyị.

    Ị n’akwadoa-nyị, n’eduzikw’anyị.

    Anyị kpọọ gị, ị n’aza.

  3. 3. El’igwe n’ụwa n’abụku gịa-bụ.

    Anyị ga n’etoa-ha gị

    N’oge niil’anyị dịn-dụ.

    Biko, Jehova, nar’otutoa-nyị.

    I kwesịrị k’e too gị.