(Jems 5:8)

  1. 1. Onyenw’anyị, Jehova,

    Jia-ha ya dịn-sọ kpọr’ihe.

    Jehova chọsir’ike

    K’a kwụs’ikwutọ aha ya.

    Ọ chọrọ k’e doo yan-sọ.

    M’ọ n’enwer’anyịn-didi.

    Ọ bụo-nye obie-bere.

    Ọ hụr’anyị n’anya.

    Ọ chọrọ k’a zọpụta

    Ụdị ’madụ niile n’ụwa.

    Ndidi ya bar’uru.

    Ọ g’eme k’a zọpụt’anyị.

  2. 2. K’anyị n’efe Jehova,

    Anyị kwesịr’inwen-didi.

    Obi ga n’erua-nyịa-la.

    Anyịa-gaghị n’ew’iw’ọkụ.

    Anyị ga n’achọpụta

    Àgw’ọma ’madụ nwere.

    Ọ g’eme k’anyị d’ike

    M’anyị chọw’ịdam-bà.

    Naanị ’mụọn-sọ Chineke

    G’eme k’anyị n’enwen-didi.

    Ọ g’eme k’anyị ṅomie

    Ezi Chia-nyị bụ́ Jehova.